Ezi.Oyi!
Mar. 15th 01:51 PM 2009
Na akwukwo nso kwuru si Onye kwuputaramu na iru ndi mmadu aga´m ekwu putakwa ya na iru Nna´m di n´elu igwe.and am proud to be a catholic and there´s nothin will ever makes me to change ma mind.so there´s nothin to hide or to be ashame of what i am.udo diri gi onye nke´m