Nwanne M

May. 13th 11:58 PM 2009
O na amasi m nke oma. . . na anyi bu ofu. Mana i si na ibu onye Orlu? Kedukwanu nganaba Orlu i si wee puta? N'ozo, keedu ebe i no ugbu a?

Nwanne Mmadu

May. 13th 04:17 PM 2009
Onye oma ka ibu... Mu onwe m, adi m nma nke ukwu... Udo diri gi Nna... ngwa emesia k'anyi kpaa ofuma.

Udo chia na nkunu gi.

Nwanna

May. 12th 11:31 PM 2009
Kee ije. . . i nokwa ya?

Oo Nwanne!!

May. 12th 08:56 PM 2009
Ka emesia. . . tupu ofu hour na okara aga m ano n'ebea... Udo chiaaa

Nwanne!!

May. 12th 08:48 PM 2009
Udo di nke oma'oo. . . Achoro m ipu apu ugbu a... mana obere oge Aga m echighata k'anyi kpaa ofuma... Udo.

GO TO 7TRUE.COM
7TRUE.COM

Nwanne!

May. 12th 08:18 PM 2009
GO TO 7TRUE.COM
7TRUE.COM

Ana m ekene gi'oo. . .

come lets wear it

May. 12th 03:40 PM 2009
u are the top of the world to archieve with me.

HEY

May. 12th 11:53 AM 2009
whatz uppppppppppppp

hey

May. 11th 10:29 PM 2009
bros how u dey

everton

May. 11th 08:18 PM 2009
hw u doin ,missed u soo much