THANKS

May. 16th 02:53 PM 2009
HAVE A NICE WEEKEND.

Ekele diri Chukwu

May. 15th 01:30 PM 2009
Udo dikwara onye Chineke tele mmanu

Ezi nwanne amaka

May. 15th 01:05 PM 2009
i thought u ve 4gotten me! am very fine n i hope u ar fine 2. one luv dear.

Nwanne*

May. 15th 11:12 AM 2009
Udo diri gi nke oma. . . afuru m aka gi. Dalukwa'oo.
Ama m na ngalaba gi di nma!

CHECK OUT KINKYCOMMENTS.COM FOR THE HOTTEST PICS!
KINKYCOMMENTS.COM

Nwanne m

May. 14th 06:39 PM 2009
anyi bu ofu. . . Oke na Oguna bu nwanne... eeeh anyi bu ofu.

ngwa nu, k'anyi na aga n'ubi ka ji na akata ofuma. Udo chia na nkunu gi nwoke di nma.

Nwanne m

May. 14th 06:11 PM 2009
Udo di ofuma... o bu n'obodo bush ka m no... m na abiakwa agbata obi gi bu panya. Obodo Eliza na ndi otu ya... mana kita ano m Tanzania... m biara ubochi uka... mana otutu umu b'anyi no na ngalaba gi ahu bu okwute ka ha na atu nu... hmmm Udo di

Oh Nwanne m

May. 14th 05:54 PM 2009
Ama m ala nke oma. Amatara m Umunna nke oma... Mu onwe m bu onye Uli. . . agbata obi gi. Kedu ka okwute si ada na obodo gi kita 'Hamburg'?

GOING AHEAD

May. 14th 10:33 AM 2009
THE OPPORTUNITY LIES IN UR HANDS

song

May. 14th 09:12 AM 2009
i did not get it. what song is that?

NEDEWO

May. 14th 01:12 AM 2009
A sim kam gwa ki thank u e gbaliala. mummy'm wozi onye ehime umbano e wo onye ebe! kam ga hezezi ora