igbara num boot, nsi ka mu rapu gi aka,
Oct. 8th 12:08 PM 2012
abiaghim online izu uka abuo, otutu ndi mmadu jurum ife melunu, otutu ndi mmadu sendielum mail, but onweghi nke i sendialum, owuterem nke ukwu. mana nsogbu adighi, ogafela, kedukwanu?olu ona agakwa?