dalu
Oct. 12th 02:40 PM 2012
ada mmadu.ima na aham bukwa chinedu,ya mere oga na edum na uzom nile.onye ebe ka ibu na anambra?? oburu na mu bia be unu iga abiakwa na be anyi na enugu??amasirokwam obodo di na ime anambra ofuma soso amawbia.dalu ada ndi anambra