Ada Gold
Jun. 11th 08:25 AM 2009
Ada Gold, olaedo'm, oma uma asa ncha
elebe ukwu egbuliya ewu, nwanyioma
nji eme onu, anyanwu ututu, udara oma
elelebe ejei olu, achalugo m ji eme onu
ada beke, olu gbaji boyz, ada bu so mma
nne ora nine, nne ife gi asogbu go'm
ina echu'm ka ura.