Nwafo

Mar. 16th 03:32 PM 2010
Bifra wannem a wun nwafo Owere anchoro ka mu na gi di na nma maka na awum nwafo biafra.Nde woo

ndewo

Jun. 16th 02:32 PM 2009
a kam si i kwa amaghim onye i wu so a daa. jisiekwala ike gwam onye i wu.

Onye

Jun. 16th 09:42 AM 2009
How body? Amam onye iwu oooooooo. ewela iwe.

Ichie

Jun. 11th 08:27 PM 2009
nsogbu adiro nwanne,umu Chukwu ga enwe Mmeri.maka na onye obuna di ndu nwere olile anya.anyi ga na anwakwa.udo diri u ezi-enyi

nwanne kedu ije

Feb. 20th 11:23 PM 2009
GO TO 7TRUE.COM
7TRUE.COM

bros

Feb. 14th 03:38 PM 2009
GO TO SEXXYSPACE.COM
SEXXYSPACE.COM

ndewo

Jan. 19th 07:47 PM 2009
Ya diri gi na mma