Nna
May. 14th 06:01 PM 2009
Ãnaghikwa´m eme ihe obuna gbasara okwute ma obu ahia obuna. aka´m di ocha.anyi bu ndi na atutu atutu.ima na abu´m nwa chukwu.amakwa´m Uli ofuma.enwere´m enyi Rev Rf na ebe ahu.mgbe anyi na eje aka mass na Uli.kedukwanu en ino na kwa otu obodo si aga?