ahapu go m ha si ha biri ka mu biri, olu na aga nke oma nsogbu adi ghi maka na jehova bu onye isi ugbo mu. so how was ur day hope u had stress free day?
nwanne m obu ndi osochi egbu juru ebea ona bu ofu nwany juo m hi umu nwoke abuo abia na profile m bia lee ihe muna ya na ako amanu m ma he chere no madu nile biara ebea ichu nwanyi.