okwukwe amaka
Mar. 16th 10:53 AM 2009
okwukwe gi siri ike, nwa anieze chukwu.
nne anyi di aso ga echebe gi.
kpe obere novena a,i ga afu ihe ga eme na ubochi nke ano.
ofu nna anyi no n'enigwe na ofu ekene maria, oguru ubochi itenani.
it was started by mother theresa. dont break it.
udo diri gi.