AJUM AKWAM IKO

Nneka bu nwagbo kwesiri ike n'okwukwe ya wee kpebie na ya ga-edebe onwe ya dika nwagbobia na-amaghi nwoke rue mgbe onye bu di ya biara, N'agbanyeghi otutu onwunwa biara ya site n'ebe umu nwoke na nne ya no ka owee mebie nwkesi ike ya mana okwesiri ike n'okwkuwe ya.
Movie Type: Nigerian movie
Watch Now