Sampe Ozo Akajiofor Igbo - Referendum (With Lyrics)

Referendum

Referendum was sang and own by HRM Ozo Prince Williams Chibuzo Mbah (Ozo Akajiofor
Igbo II, Ozo Ementaemeimo 1) known as Don Prince aka Sampe Master today been 8th January 2018..

INTRO...... LEAD VOICE::::::::: Another one! He that dwells in the secret place of the most high....... Shall abide under the shadow of the almighty... Don Prince...........Sampe..... CHORUS: (If they give you the cizer....... Burial am, go thank Jehovah..... Say, Life is my potion....... That, I don' t need execution.... All I want, is my freedom..... Or they give us referendum date.....) LEAD VOICE:::::::::: Sampe!!! VERSE...........1. LEAD VOICE:::::::::::::: Onye obuna teteru ura no otutu, kere Chi ya------- Maka Itete ura na obu ngozi..! BACKUP:::::(Obu Ngozi) LEAD VOICE::::::::::::::: Maka ekele chineke--ewo!-- na nke omere eme------- Omere gi ozoo...! BACKUP:::::(Oga Mere gi ozoo) LEAD VOICE:::::::::::::: Maka na akwukwo nso gwara mu,---Ife diri chineke, were ya yee chukwu,-----maka na chi anyi ne efe, obu onye di nso...! Onweghi onye ge eri otito chineke muoo....! BACKUP::::: (Agbawe Agbawe) LEAD VOICE:::::::::::: isighi nkendu--onye na agwo oria--aka ne enye nduo!!! Sampe!!! Maka anyi ma na chi jiri eji--gefu riri ne no uwa----agbawe agbawe---chi weru omikooo!!! CHORUS: (If they give you the cizer....... Burial am, go thank Jehovah..... Say, Life is my potion....... That, I don' t need execution.... All I want, is my freedom..... Or they give us referendum date.....) LEAD VOICE:::::::::: Sampe!!! VERSE...........2. LEAD VOICE:::::::::::::: Aahahauhaah!!!--Ima na owere otu obodo---nke ona akpo---Izogo..? BACKUP:::::::::::(Okwa obodo siri ike!!!) LEAD VOICE:::::::::::::::: Nwannem, ibata na obodo aa--owere otu nwoke--onye obi ya riri iru.. BACKUP:::::::(Nwoke obi ya--joro njo!) LEAD VOICE:::::::::::: Ima na odighi ekwekwe--- --ahaya bu--- Ekwe Nda Shi Ike.... (Instrumental) LEAD VOICE:::::::::: Onye ne edum ijee---onye ne edum ala---Chukwu bia chebe nwa gioo.. BACKUP::::::(In you we trust--my God) LEAD VOICE::::::::::::: Maka na Nwoke a juru ajuoo---na ndi gii---agaghi aho mmiri tu ba ikooo....rerererereeee!! .........(INSTRUMENTAL)........ LEAD VOICE:::::::::: Chineke nna muoo---Chukwu Okiki Abiama, ndi gi no kwa gi na aka oo. BACKUP::::::(Lord we depend on you) LEAD VOICE::::::::::: Ima kwa na otu izogo a---owere otu nwoke---onye aka ya di kwa ochaaa... BACKUP::::::(The man of peace) LEAD VOICE:::::::::::: Mana ogwa ra Ekwe Nda Shi Ike,-----Ekwe rapu ndim ka ha naaa---Ekwe juru ajo, wee kporo nwoke a wee kpo cheee.-----Ome chere rapu ya--mana ihe chukwu kworo ge eme ririi.. CHORUS: (If they give you the cizer....... Burial am, go thank Jehovah..... Say, Life is my potion....... That, I don' t need execution.... All I want, is my freedom..... Or they give us referendum date.....) LEAD VOICE:::::::::: Sampe!!! VERSE............3. .............INSTRUMENTAL............ LEAD VOICE:::::::::::::: Sampe!!!--akaraka were ike igbu oge- BACKUP:::::::(ewoo) LEAD VOICE:::::::::::: mana ome siea na oga achekee. BACKUP:::::::::(Iyookookokoo) LEAD VOICE::::::::::: Destiny can be delayed----but can never never be denied---Ugo chara acha eweghi ochuchu... BACKUP::::::::(Ugo chara acha eweghi ochuchu) LEAD VOICE::::::::::: we need our freedom--or --you give us referendum----that is all we ask.. BACKUP::::::::::(Oohoohoo) LEAD VOICE::::::::::::::: Anyi acho ghi ihe ozoo---Anyi choro nweru onwe---Nweru onwe ka anyi na aruuu... Maka chukwu si anyi chuo--- na anyi ga acho ta--- Anyi koo aka, na onu uzo ge emeyei----Chineke na anyi no gi na aka---chukwu bia oooo... CHORUS: (If they give you the cizer....... Burial am, go thank Jehovah..... Say, Life is my potion....... That, I don' t need execution.... All I want, is my freedom..... Or they give us referendum date.....) LEAD VOICE:::::::::: Sampe!!!

Link:
*You can copy and share with all your friends Naijapals |
Embed Code:
Posted On: Sun, 14 Jan 2018 03:26:35 +0100 | Problems?: [email protected]
Rating: 3/5 average , 1 ratings

Drop your comment

Register or login to write a comment
Title:
Body

Comments on this music

People who like this music (0)

No one likes this music yet
I like this music

Related

all i want
by Sampe Ozo Akajiofor Igbo


heartbeat
by Sampe Ozo Akajiofor Igbo


heartbeat
by Sampe Ozo Akajiofor Igbo


peace of the nation
by Sampe Ozo Akajiofor Igbo


next level
by Sampe Ozo Akajiofor Igbo


marry me
by Sampe Ozo Akajiofor Igbo


egbe onu
by Sampe Ozo Akajiofor Igbo


next level
by Sampe Ozo Akajiofor Igbo


orobo sampe
by Sampe Ozo Akajiofor Igbo


ada mma
by Sampe Ozo Akajiofor Igbo


Top Songs

Vivian Galaxy
Give it to me
by Vivian Galaxy

Meckzy Mecka

Vivian Galaxy
Give it to me
by Vivian Galaxy

BigSammee Ft Ajesings
Pamilerin
by BigSammee Ft Ajesings

Featured Songs

Give it to me Vivian Galaxy
Give it to me

Vivian Galaxy
Low Key Onpoint Tk X JayKay
Low Key

Onpoint Tk X JayKay
In The Morning Onpoint Tk
In The Morning

Onpoint Tk
Forever Vivian Galaxy
Forever

Vivian Galaxy
Jo Bai Leebra
Jo Bai

Leebra
Only You BaddiMan Roko
Only You

BaddiMan Roko
See more