Igbos come show your proverbs skills (Page 20)

Date: 27-06-2010 12:56 am (13 years ago) | Author: Alfred
1 ... 17 18 19 [20] 21 22
- deaconmekkux at 4-08-2010 03:02 PM (13 years ago)
(m)
.....[1].KA AHARA RIE IHE OMUGWO,KA AHA EBU OZU NWA.....[2]O BU AGUBA DI NKO KA EJI AKPU ONYE ARA ISI......[3]ARA NA AKA MMA N`OKOROBIA......[4]EGWU ANAGHI ATU AFO YA EBURU UZO.......[5]AKA AJA AJA BUTERE ONU MMANU MMANU......[6]WERE OGBU MANYE EWU NA WERE EWU MANYE OGBU BU OFU IHE.....[7]ONYE ARA KA AGWARA,YA NOTUKWANU N`AHIA,YA ERUE UNO,ONYE ARA WEE JUBA ONYE GWARA YA OKWUA SI,"O BU YA RUE UNO IHE NA EMENU ADI MMA?......[8]ONA EME AMARA LO UWA,ODIKA ANWUNA ANWU....[9]ONYE RIJURU AFO JI UKWU ESOKWARA NDI OZO OKU....[10]IHE AGBU- INU NA ADAA N` ONU,ABUGHI IHE ONA ATO.....KA CHINKE MEZIE OKWU!
Posted: at 4-08-2010 03:02 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- kurupt419 at 4-08-2010 03:11 PM (13 years ago)
(m)
....
Posted: at 4-08-2010 03:11 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 6-08-2010 09:03 PM (13 years ago)
(m)
nkpakala ga ama ozo ma na ozo ga ala
Posted: at 6-08-2010 09:03 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 6-08-2010 11:19 PM (13 years ago)
(m)
igbo nakwa fia aru asusu
Posted: at 6-08-2010 11:19 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 7-08-2010 12:51 AM (13 years ago)
(m)
.....
Posted: at 7-08-2010 12:51 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- deaconmekkux at 7-08-2010 05:51 PM (13 years ago)
(m)
...[1]OME N`UCHE OBI YA KORO JI N`IKPERE,MA KWOO YA N`AFU ONU YA....[2]EZE ONYE AGWANAM,UBOCHI NSI KA ANO YA N`AKWA,ODIGHI ONYE GA AGWA YA......[3]ANA EMERE NWANYI,YA ANA EMERE ONYE DI YA MMA.....[4]AKOWA AKUKO DI ONYE ORIA MMA,YA ASI TUGHARIARA YA PILO.....[5]IHE DI WORO OGORI GA AZU N`AHIA......[6]OME IHE JIDE OFO,N`IHI OFO JI OGU ERE.....[7]ANU NWERE MPI ADIGHI ABA N`UJU....[8]OBODO OBUNA BUTERE MNU TURU OSIMIRI MARA IHE NDI OZO AMAGHI......[9]ONYE GBURU DIBIA NA AGWORO YA OGWU,NDI IRO YA HA AAGWUNA?......[10]NTUKWU NA AGU NGWERE,MA ODU EKWEGHI YA........KA ODI MGBE OZO.
Posted: at 7-08-2010 05:51 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- jennyjo at 10-08-2010 01:33 PM (13 years ago)
(f)
ndi igbo ndi oma na ege nti... e kele m unu ooooo.....ilu ka eji mara ndi igbo... buko lekwa nu nkw nji bia ooo...ana ama atu otele, o dika o di na olu. m na ata abu gi na obi, i na ata abuchi m iru. aku fe cha ya adara awo. okuko ga agba obara ka eko ya ra....

ngwa chere kwa nu...akam na abia kwa....
Posted: at 10-08-2010 01:33 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- kurupt419 at 19-08-2010 12:41 AM (13 years ago)
(m)
nwa nza kpuo nku odika oga aka nneya
Posted: at 19-08-2010 12:41 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 19-08-2010 12:54 AM (13 years ago)
(m)
idikwa sure ?
Posted: at 19-08-2010 12:54 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 19-08-2010 01:33 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: deaconmekkux on  7-08-2010 05:51 PM
...[1]OME N`UCHE OBI YA KORO JI N`IKPERE,MA KWOO YA N`AFU ONU YA....[2]EZE ONYE AGWANAM,UBOCHI NSI KA ANO YA N`AKWA,ODIGHI ONYE GA AGWA YA......[3]ANA EMERE NWANYI,YA ANA EMERE ONYE DI YA MMA.....[4]AKOWA AKUKO DI ONYE ORIA MMA,YA ASI TUGHARIARA YA PILO.....[5]IHE DI WORO OGORI GA AZU N`AHIA......[6]OME IHE JIDE OFO,N`IHI OFO JI OGU ERE.....[7]ANU NWERE MPI ADIGHI ABA N`UJU....[8]OBODO OBUNA BUTERE MNU TURU OSIMIRI MARA IHE NDI OZO AMAGHI......[9]ONYE GBURU DIBIA NA AGWORO YA OGWU,NDI IRO YA HA AAGWUNA?......[10]NTUKWU NA AGU NGWERE,MA ODU EKWEGHI YA........KA ODI MGBE OZO.
ozo gburu akam di n'elu o.....acho ma afughi adighi ako n'akpa gi bu Dibia

Posted: at 19-08-2010 01:33 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kurupt419 at 19-08-2010 01:34 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: nicestobi on 19-08-2010 12:54 AM
idikwa sure ?

GINI?Huh??
Posted: at 19-08-2010 01:34 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 19-08-2010 02:23 AM (13 years ago)
(m)
amakwam gi?
Posted: at 19-08-2010 02:23 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 19-08-2010 02:28 AM (13 years ago)
(m)
KA M'GAFEEE
Posted: at 19-08-2010 02:28 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 19-08-2010 03:24 AM (13 years ago)
(m)
biko gafe nke oma
Posted: at 19-08-2010 03:24 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 19-08-2010 03:26 AM (13 years ago)
(m)
UDO
Posted: at 19-08-2010 03:26 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 19-08-2010 03:39 AM (13 years ago)
(m)
yes, udo di
Posted: at 19-08-2010 03:39 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 19-08-2010 03:45 AM (13 years ago)
(m)
NDI IGBO SI NA EMENYERE NWA OGBENYE  EMENYERE NWA ANOSIKE
Posted: at 19-08-2010 03:45 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 19-08-2010 03:58 AM (13 years ago)
(m)
biko, udi igbo aah, ana'm anu ha
Posted: at 19-08-2010 03:58 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 19-08-2010 04:10 AM (13 years ago)
(m)
ANU LAM
Posted: at 19-08-2010 04:10 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 19-08-2010 06:18 AM (13 years ago)
(m)
eeh hee! e me la
Posted: at 19-08-2010 06:18 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 17 18 19 [20] 21 22