Lekwanu mu o
Share on NP
kedu nke bu na mmadu suo asusu ya n' ebea,ndi mmadu ebusowe ya agha?ha pu nu m aka ka m su o asusu nna m kuziri m,isi okwu m n' ogu a bu na umuaka di mkpa n' ezi na ulo karia ndi okenye. Ngwa ka-anyi gaa na odu mgba maka na agwo turu mbe turulu onwu,asi na onya ga ama ozo mana ozo ga